Skip to main content
Ihe atụ nke obodo ọdịnihu, na-anọchite anya gburugburu ebe obibi Ethereum.
Ethereum

Nnọọ na Ethereum

Ethereum bụ teknụzụ obodo na-eme ka cryptocurrency na-arụ ọrụ, ether (ETH) na ọtụtụ puku ngwa enweghị nchikota.

Lelee Ethereum

Bido ọrụ

ethereum.org bụ ọnụ ụzọ gị n'ime ụwa Ethereum. Teknụzụ dị ọhụrụ na-agbanwe agbanwe - ọ na-enyere aka inwe onye ndu. Nke a bụ ihe anyị na-akwado ka ị mee ma ọ bụrụ na ịchọrọ imikpu n'ime.
Ihe ngosi nke onye na-arụ ọrụ na kọmputa.

Gini bu Ethereum?

Ethereum bụ teknụzụ nke n'ekpuchi ego dijitalụ, ịkwụ ụgwọ zuru ụwa ọnụ na ngwa ọrụ. Ndị obodo a ewulitela akụ na ụba dijitalụ na-eto eto, ụzọ ọhụrụ nwere obi ike maka ndị okike iji nweta ego n'ịntanetị, yana ọtụtụ ihe ndị ọzọ. Ọ mepere emepe maka onye ọ bụla, ebe ọ bụla ịnọ n'ụwa - naanị ihe ị chọrọ bụ ịntanetị.
Gịnị bu Ethereum?Ihe ndị ọzọ na ego dijitalụ
Ihe ngosi nke onye na ele anya n'ahịa, pụtara nnọchi anya Ethereum.

Usoro ego kacha mma

Taa, ọtụtụ ijeri mmadụ enweghị ike imepe akaụntụ ụlọakụ, ndị ọzọ ka egbochiri ịkwụ ụgwọ ha. Usoro ego ego nke Ethereum (DeFi) adịghị ehi ụra ma ọ bụ ịkpa ókè. Naanị ijikọ ịntanetị, ị nwere ike izipu, nata, gbaziri, kpata ọmụrụ nwa, nakwa kwanye ego n'ebe ọ bụla n'ụwa.
Ihe atụ nke aka na-enye akara ETH.

Ịntanetị nke akụrụngwa

Ethereum abụghị naanị maka ego dijitalụ. Ihe ọ bụla ị nwere nwere ike inwe nnọchite anya, zụọ n'ahịa ma tinye ya ka ọ bụrụ tokin na-abụghị fungible (NFT). Ị nwere ike ime ka nka gị buru tokin wee nweta ụgwọ ọrụ na-akpaghị aka mgbe ọ bụla erere ya ọzọ. Ma ọ bụ jiri tokin ma ọ bụ ihe ị nwere iji were mbinye ego. Ohere na-eto eto mgbe niile.
A na-egosipụta akara Eth site na hologram.

Ịntanetị mepere emepe

Taa, anyị na-enweta ọrụ ịntanetị 'n'efu' site n'ịhapụ njikwa ozi nkeonwe anyị. Emeghere ọrụ Ethereum na ndabara - naanị ihe ị chọrọ bu obere akpa ego. Ndị a bụ n'efu ma dịkwa mfe ịtọlite, nke ị ga-achịkwa ma jiri rụọ ọrụ na-enweghị ozi nkeonwe.
Ihe ngosi nke kọmpụta arụrụ n'ọdịniihu, nke kristal Ethereum na akwado.
Code examples
Ụlọ akụ nke gị
Ị nwere ike wulite ụlọ akụ site na mgbagha ị dere.
Ego nke gị
Ị nwere ike ịmepụta tokin ị nwere ike ịnyefe ma jiri n'ofe ngwa ọrụ.
Otu obere akpa ego JavaScript Ethereum
Ị nwere ike iji asụsụ ndị dị adị ka gị na Ethereum na ngwa ọrụ ndị ọzọ na-emekọrịta.
DNS mepere emepe na anaghị eji ikike
Ị nwere ike chegharịa ọrụ ndị dị ugbu a dị ka nk e n'enweghi nchịkwa, ngwa ọrụ mepere emepe.

Oke ọhụrụ maka mmepe

Ethereum na ngwa ọrụ ya doro anya na buru nke mepere emepe. Ị nwere ike iji koodu nrụpụta ya nakwa jiri ọrụ ndị ọzọ rụrụla. Ọ bụrụ na ịchọghị ịmụ asụsụ ọhụrụ ị nwere ike ịmekọrịta naanị na koodu mepere emepe site na iji JavaScript na asụsụ ndị ọzọ dị adị.

Ethereum taa

Ọnụọgụ netwọkụ kachasị ọhụrụ

Total ETH staked

The total amount of ETH currently being staked and securing the network.

0

Azụmahịa taa

Ọnụọgụ azụmahịa gara nke ọma na netwọk n'ime awa 24 gara aga.

0

Akpọchiri uru ego na DeFi (USD)

Ọnụ ego a na-enweta na ngwa ego (DeFi) n'enweghi nchikwa, akụ na ụba dijitalụ Ethereum.

0

Nodu

Ọtụtụ puku ndị ọrụ efu na-arụ ọrụ Ethereum gburugburu ụwa, nke a maara dị ka nodu.

0

Join the ethereum.org community

Join almost 40 000 members on our Discord server(opens in a new tab).

Join our monthly community calls for exciting updates on Ethereum.org development and important ecosystem news. Get the chance to ask questions, share ideas, and provide feedback - it's the perfect opportunity to be part of the thriving Ethereum community.

Na-ebipute...

Upcoming calls


Na-ebipute...

Previous calls


Na-ebipute...

Lelee ethereum.org