Mafee na isi ọdịnaya

Ngwa komputa na aru oru na sistemu komputa (dapps)

Ngwaọrụ na ọrụ nke Ethereum kwadoro

Dapps bụ ngwa ngagharị na-eto eto nke na-eji Ethereum na-mebie ụdị azụmaahịa maọbụ na-emepụta nke ọhụrụ.

  • Mee njem nchọpụta maka dapps
  • Kedu ihe bụ dapp?
Ihe ngosi doge n'iji kòmpụtà

Bido oru

Iji nwalee dapp, ị ga-enwe akpa ego ịntanetị na ETH. Akpa ego ịntanetị ga-eme ka i jikọọ, maọbụ banye. I kwesikwara inwe ETH iji kwụọ ụgwọ azụmahịa ọbụla. Gịnị bụ ụgwọ azụmahịa?

1. Nweta ụfọdụ ETH

Ihe a na-eme na dapp na-ewe ego azụmahịa

2. Hazie akpa ego ịntanetị

Akpa ego intaneti bụ "nbanye" gị maka dapp

3. Njikere?

Họrọ dapp iji nwalee

Mmasị ndị ndezi 👍

Obere dapp nke ndi oru ethereum.org na-ahu n'anya ugbua. Tulee dapp ndi ozo n'okpuru.

Akara ngosi Uniswap

Uniswap

Gbanwee tokin gi n'egbughị oge. Otu kach nwee mmasị nke na-enye ohere ijiri ndị menyi nọ na netwọk ebe niile ree tokin.

finance
Open Uniswap(opens in a new tab)
Akara ngosi Ajọ Ọhịa

Dark Forest

Rụo ndị ọzọ ụka tinye ego ka ị zuo ụwa ọnụ ma gbaa mbọ na-emelite teknụzụ Ethereum. Ikekwa ọ bụrụ otu maka ndị ahụ maka ndị ahụ ma Ethereum ọfụma.

gaming
Open Dark Forest(opens in a new tab)
Akara ngosi ntọala

Foundation

Tinye ego na omenaala. Zụta, tinye ego, ma rekwaa dijitalụ ọrụ nka na fashịọn pụrụ iche sitere na ezigbote ndị ọrụ nka, ndị egwu, nakwa ụdị.

collectibles
Open Foundation(opens in a new tab)
Akara ngosi PoolTogether

PoolTogether

Zuta tiket maka lọtrị atụfua. Izu uka obula, a na-ezigara onye meriri ọmụrụnwa e nwetara na puulu tiketi. Nwetaghachi ego gị mbe ọbụla ị chọrọ.

finance
Open PoolTogether(opens in a new tab)

Mee njem nchọpụta maka dapps

A ka ji ọtụtụ dapp ama atu, na-enyocha ma netwọk ya o nwere ike ịrụ n'onwe ya. Mana e nwere ọtụtụ ihe gara nke ọma na teknụzụ mbido ya, ego, egwuregwu nakwa ụdị ihe ndị a na-ere ere.

Họrọ ebe ị kwụ

Ego na-enweghị onye na-achịkwa ya nọ n'isi 💸

E nwere ọtụtụ ngwa na-eleba anya n'iji cryptocurrencies rụpụta ọrụ ego. Ha na-enye ìhè dị ka ịgbazinye ego, ibinye ego, irita eog ọmụrụnwa, nakwa ịkwụ ụgwọ onwe - enweghị data nkeonwe a chọrọ.

Hụ na ị na-e me nnyocha nke gị mgbe niile

Ethereum bụ teknụzụ ọhụrụ na ọtụtụ ngwa dị ọhụrụ. Tupu itinye ego ọbụla buru ibu, jide n'aka na ị ghọtara ọghọm dị na ya.

Ịgbanye ego na ịgbazinye ego

  • Akara ngosi aave
    Aave
    Gbazinye tokin gị ka i nweta ọmụrụnwa ma werekwa ya mgbe ọbụla.
    Gaato Aave website(opens in a new tab)
  • Akara izugbe
    Compound
    Gbazinye tokin gị ka i nweta ọmụrụnwa ma werekwa ya mgbe ọbụla.
    Gaato Compound website(opens in a new tab)
  • Akara Oasis
    Oasis
    Zụọ ahịa, gbazitere ego, ma jiri Dai, stebụlkọịn nke Ethereum, chekwaa ego.
    Gaato Oasis website(opens in a new tab)
  • Akara ngosi PWN
    PWN
    Mbinye ego dị mfe nke tokin ọbụla maọbụ NFT n'Ethereum.
    Gaato PWN website(opens in a new tab)
  • Akara ngosi Yen
    Yearn
    Ego Yen bụ ihe nchịkọta e ritara. Na-enye ndị mmadụ, DAO na usoro iwu ndị ọzọ n'ụzọ iji tinye akụ dijitalụ wee nweta ọmụrụnwa.
    Gaato Yearn website(opens in a new tab)
  • Akara ngosi Convex
    Convex
    Convex na-eme ka ndị na-eweta ngwa Curve Liquid rita ụgwọ azụmaahịa wee guzoro na CRV a kwalitere na-emechighị CRV ha.
    Gaato Convex website(opens in a new tab)

Mgbanwe akpa ego kripto

  • Akara ngosi Uniswap
    Uniswap
    Gbanwee kokin maọbụ weta tokin maka pasenti nkwụghachi ụgwọ.
    Gaato Uniswap website(opens in a new tab)
  • Akara luprịng
    Loopring
    Ebe azụmahịa ọgbọ na ọgbọ a rụrụ ka ọ na-aga ngwa ngwa.
    Gaato Loopring website(opens in a new tab)
  • Akara ngosi Balansa
    Balancer
    Balansa bụ nke na-eji aka ya hazie onwe ya na ebe nhiwe azụmahịa kripto.
    Gaato Balancer website(opens in a new tab)

Demand aggregators

  • KyberSwap logo
    KyberSwap
    Swap and earn at the best rates.
    Gaato KyberSwap website(opens in a new tab)
  • Akara ngosi matcha
    Matcha
    Na-achọ ọtụtụ mgbanwe iji nye aka chọtara gị ọnụ ahịa kacha mma.
    Gaato Matcha website(opens in a new tab)
  • Akara ngosi ịnchi1
    1inch
    Na-enyere gị aka izere ọnụahịa ịrị elu sitere n'ikpokọta ọnụahịa nke kacha mma.
    Gaato 1inch website(opens in a new tab)

Bridges

  • Multichain logo
    Multichain
    The ultimate Router for web3. It is an infrastructure developed for arbitrary cross-chain interactions.
    Gaato Multichain website(opens in a new tab)
  • Rubic logo
    Rubic
    Cross-Chain tech aggregator for users and dApps.
    Gaato Rubic website(opens in a new tab)

Ntinye ego ga na-eweta ọmụrụnwa

  • Akara ngosi Tokin Seti
    Token Sets
    Atụmatụ itinye ego nke kripto nke na-emezigharị na-akaghị ya aka.
    Gaato Token Sets website(opens in a new tab)
  • Akara ngosi PoolTogether
    PoolTogether
    Lọtrị ị gaghị atụfu. Ihe nrite kwa izu.
    Gaato PoolTogether website(opens in a new tab)
  • Akara ngosi Ịndeks Koop
    Index Coop
    Ego ntinye kripto nke na-eweputa pọtụfoliyo gị na DeFi a ma ama.
    Gaato Index Coop website(opens in a new tab)
  • page-dapps-yearn-logo-alt
    Yearn
    Ego Yen bụ ihe nchịkọta e ritara. Na-enye ndị mmadụ, DAO na usoro iwu ndị ọzọ n'ụzọ iji tinye akụ dijitalụ wee nweta ọmụrụnwa.
    Gaato Yearn website(opens in a new tab)
  • Convex logo
    Convex
    Convex na-eme ka ndị na-eweta ngwa Curve Liquid rita ụgwọ azụmaahịa wee guzoro na CRV a kwalitere na-emechighị CRV ha.
    Gaato Convex website(opens in a new tab)

Akpa ego

  • Akara ngosi Zapa
    Zapper
    Sochie pọtụfoliyo gị wee jiri ụdị ngwaahịa DeFi sitere n'otu njikọ.
    Gaato Zapper website(opens in a new tab)
  • Akara ngosi Zerion
    Zerion
    Jikwaa pọtụfoliyo gị ma nyochaa ngwaahịa DeFi ọbụla n'ahịa.
    Gaato Zerion website(opens in a new tab)
  • Akara ngosi Rotki
    Rotki
    Mepee ebe nsochi pọtụfoliyo, Pọtụfoliyo mepere emepe, nnyocha, ndekọ na ngwaọrụ ndekọ ụtụ nke na-akpahapụrụ ihe nzuzo gị anya.
    Gaato Rotki website(opens in a new tab)
  • Akara ngosi Krystal
    Krystal
    Nhiwe na-enye ndị ahịa ihe ha chọrọ n'otu oge iji nweta ikike na ọrụ DeFi kacha masị gị.
    Gaato Krystal website(opens in a new tab)

Mkpuchi

  • Akara ngosi Mmekọrịta Nexus
    Nexus Mutual
    Mkpuchi na-enweghị ụlọ ọrụ mkpuchi. Nweta nchekwa nyere nsogbu ngwa kọmputa nakwa igbanwe koodu.
    Gaato Nexus Mutual website(opens in a new tab)
  • Akara ngosi Etherisc
    Etherisc
    Ụdị mkpuchi dịịrị onwe ya nke onye ọbụla nwere ike iji mepụta mkpuchi nke ha.
    Gaato Etherisc website(opens in a new tab)

Ikwu ụgwọ

  • Akara ngosi Sablier
    Sablier
    Kirie ego n'ịntanetị mgbe o kwesiri.
    Gaato Sablier website(opens in a new tab)

Ntụkọta ego

  • Akara ngosi Onyinye Gitcoin
    Gitcoin Grants
    Iji nnakọta ego ehiwere ọfụma nakọta ego maka ọrụ otu Ethereum
    Gaato Gitcoin Grants website(opens in a new tab)

Derivatives

  • Akara ngosi Synthetix
    Synthetix
    Sintetiks bụ usoro e ji enye ma na-ere ngwaahịa sintetiks
    Gaato Synthetix website(opens in a new tab)

Liquid staking

  • Lido logo
    Lido
    Simplified and secure staking for digital assets.
    Gaato Lido website(opens in a new tab)
  • Ankr logo
    Ankr
    Set of different Web3 infrastructure products for building, earning, gaming, and more — all on blockchain.
    Gaato Ankr website(opens in a new tab)

Ahịa na amụma ahịa

  • Akara ngosi Polymarket
    Polymarket
    Tinye ego na nsonaazụ. Zụọ ahịa n'ozi ahịa.
    Gaato Polymarket website(opens in a new tab)
  • Akara ngosi Ọgọ
    Augur
    Tinye ego n'egwuregwu, akụ na ụba, nakwa emume ndị ọzọ dị n'ụwa.
    Gaato Augur website(opens in a new tab)
  • page-dapps-sythetix-logo-alt
    Synthetix
    Sintetiks bụ usoro e ji enye ma na-ere ngwaahịa sintetiks
    Gaato Synthetix website(opens in a new tab)

Tinye dapp

Ngwaahịa niile edepụtara na peeji a abụghị nkwado gọọmentị, ma enyere ya maka ebumnuche ozi naanị. Ọ bụrụ na ịchọrọ ịgbakwunye ngwaahịa ma ọ bụ nye nzaghachi na iwu a welite okwu na GitHub.

Kwuo dapp nke ọ bụ(opens in a new tab)

Anwansi ✨ n'azụ ego nke na-enweghị onye isi nduzi

Kedu ihe ahụ dị n'Ethereum nke na-enye ohere ka ngwa ego na-aga nke ọma?

🔓

Mmepee ikike

Ọrụ ego n'Ethereum enweghị ihe ndebanye aha a chọrọ. Ọ bụrụ na i nwere ego ma nwee njikọ ịntanetị, i nwere ike isonye.

🏦

Akụ na ụba token ọhụrụ

E nwere ọtụtụ tokin i nwere ike ịga na ya n'akụrụngwa ego ndị a. Ndị mmadụ na-arụ tokin ọhụrụ n'Ethereum mgbe ọbụla.

⚖️

Crptocurrency ana etinye na udi aku ndi ozo

Otu dị iche iche rụpụtala stebụlkọịn - cryptocurrency na-adịghị agbanwe agbanwe. Ndị a na-enye gị ohere ịnwale nakwa iji crypto na-enweghị ihe ize ndụ e jighị n'aka.

⛓️

Ọrụ ego e jikọrọ ọnụ

Ego ngwaahịa na nhiwe Ethereum bụ mọdụla. ma so kwara ndị ọzọ daba. Nhazi ọhụrụ nke modul ndị a na-ewu ahịa mgbe niile, na-abawanye ihe i nwere ike iji crypto gị mee.

Ihe ndị ọzọ gbasara ego na-enweghị onye isi nduzi

Ihe ndị na-eme ka dapps bụrụ ọpụrụiche

Dapps nwere ike ịdị ka ngwa ndị ọzọ. Mana n'azie, ha nwere ụfọdụ akụrụngwa pụrụ iche n'ihi na ha na-enweta ikike Ethereum niile. Nke a bụ ihe na-eme ka dapps dị iche na ngwa ndị ọzọ.

Kedu ihe na-eme ka Ethereum bụrụ ọpụrụiche?
👤

Enweghị ndị nwe ya

Ozugbo e zigara ya n'Ethereum, e nweghị ike iwepu koodu dapp. Ma onye ọbụla nwere ike iji akụrụngwa dapp ahụ. Ọ bụrụgodị na otu na-ahụ maka dapp ahụ etisaa, ị ka nwekwara ike ị na-eji ya eme ihe. Ozugbo ọ dị n'Ethereum, ọ ga-anogide ebe ahụ.

📣

Enweghị mmachi

🤑

Ịkwụ ụgwọ arụnyere

🔌

Nkwụnye ma kpọọ

🕵

Otu nbanye na-anweghị aha

🔑

Nke kriptografi kwadiro

📶

Enweghị oge ọdịda

Etu dapps si arụ ọrụ

Dapps nwere koodu dị n'ime (ngwa kọmputa) na-arụ ọrụ na netwọk enweghị onye isi nduzi ma ọ bụghị nke nwere onye isi nduzi. Ha na-eji blọkchen Ethereum ahụ maka nchebe data yana ngwa kọmputa maka ngwa ljik ha.

Ngwa kọmputa dị ka usoro iwu nke dị na chen ka mmadụ niile hụ ma gbasoro usoro iwu ndị ahụ. Were ya na ọ bụ igwe na-ere ahịa: ọ bụrụ na i nye ya ego zuru oke yana nhọrọ ziri ezi, ị ga-enweta ihe ị chọrọ. Ma dị ka igwe na-ere ahịa, ngwa kọmputa nwere ike ijide ego dị ka akaụntụ Ethereum gị. Nke a na-enye ohere ka koodù nwee nkwekọrịta a mee azụmahịa.

Ozugbo e tinyere dapps na netwọk Ethereum, i nweghị ike ịgbanwe ha. E nwere ike ime ka dapps ghara inwe onye isi nduzi n'ihi na a na-achịkwa ya site n'echiche e dere na nkwekọrịta, ọ bụghị nkeonwe maọbụ ụlọ ọrụ.

Ibe a ọ nyere aka?