Kedu etu i ga achọ isi ebido?

Bido na-eme nnwale
Hands-on challenges such as building NFTs, DEXs in a step-by-step tutorial series.
SpeedRun EthereumQuickstart your idea
Scaffold-ETH 2
Bootstrap your Ethereum app stack in seconds. Read Scaffold-ETH 2 docs
Need to learn the language?
Read the Solidity docsMuta ka esi emeputa Ethereum
Gụọ gbasara isi nchepụta echiche na nhazi Ethereum na dọkụmentì anyị
Muta site na nkuzi
Mụta mmepe Ethereum otu nzọụkwụ n'otu oge site na aka ndị nrupụta ndị merela ya.
Resources
I chọrọ ibu ụzọ anwale, juo ajụjụ mgbe emesia?
Hazie gburugburu ebeulo
Nweta nhazi gị n ‘njikere maka iru site na ihazi gburugburu mmepe.
Banyere ebe ntụziaka mmepụta a
ethereum.org di ebe a iji nyere gị aka ruo na Ethereum na dọkụmentì ncheputa echiche nke mbu yana ngwaọrụ eji arụpụta weebusaiti. Nakwa enwere nkuzi ga enyere gị aka ibido iru oru.
Nke ndị Mmepụta Netwoọk Mozilla kpalitere mmụọ ya, anyị chere na Ethereum chọrọ ebe ọga edebe oke mmepụta odinaya yana ebe ntụziaka gasị. Dikà enyi anyị na Mozilla, ihe niile di ebe a bu nke di adị n'efu ma di njikere ka i gbàtịa ma melite.
O buru na enwere nzaghachi o bula, kpọtụrụ anyị na nchọta ihe GitHub màọbụ sava ebe nkata. Sonye ebe nkata