Mafee na isi ọdịnaya
Nweta onyonyo dike ETH

Ebe ịga azụta ETH

Ị nwere ike ịzụta ETH site na mgbanwe ma ọ bụ site na obere akpa intaneti kpọmkwem.


Ọnụ ego ETH dị ugbu a (USD)

Na-ebipute...
(Awa 24 gara)
Chọọ site na obodo

Mgbanwe nke etiti

Mgbanwe bụ azụmahịa na ekwe gị ịzụta crypto site na iji ego ọdịnala. Ha nwere njide maka ETH ọ bụla ịzụrụ ruo mgbe izipuru ya na obere akpa ị na-achịkwa.

See a list of exchanges

Earn ETH

You can earn ETH by working for DAOs or companies that pay in crypto, winning bounties, finding software bugs and more.

Learn about DAOs

Receive ETH from your peers

Once you have an Ethereum account, all you need to do is share your address to start sending and receiving ETH (and other tokens) peer-to-peer.

Ndị ọzọ na obere akpa ego intaneti

Mgbanwe na adịghị na étíti (DEXs)

Ọ bụrụ na ịchọrọ njikwa karịrị akarị, zụta ETH ọgbọ-na-ọgbọ. Site na DEX ị nwere ike ịzụ ahịa na-enyeghi ụlọ ọrụ etiti aka na ịchekwa ego gị.

Gbalịa jiri DEX

Akpa ego

Ụfọdụ obere akpa na-enye gị ohere iji kaadị debit/kredit, mbufe akụ ma ọ bụru Apple Pay iji zụta crypto. Emetụtara mmachi ala.

Ndị ọzọ na obere akpa ego intaneti

Staking rewards

If you already have some ETH, you can earn more by running a validator node. You get paid for doing this verification work in ETH.

Learn more about staking

Ngwaahịa niile edepụtara na peeji a abụghị nkwado gọọmentị, ma enyere ya maka ebumnuche ozi naanị. Ọ bụrụ na ịchọrọ ịgbakwunye ngwaahịa ma ọ bụ nye nzaghachi na iwu a welite okwu na GitHub. Welite nsogbu(opens in a new tab)

Ịbiara ohụrụ na ETH? Nke a bụ nchịkọta ịga éjị malite. Kedu ihe bụ ETH?

Kedu obodo ebe ị bi?

Mgbanwe na obere akpa nwere mgbochi na ebe ha nwere ike ịre crypto.

Pịnye ebe ị bi...

Tinye obodo obibi gị ka ịhụ ndepụta nke obere akpa na mgbanwe ị nwere ike iji nwere zụta ETH

Mgbanwe na adịghị na étíti (DEXs)

Kedu ihe bụ DEX?

Mgbanwe ndị na-enweghị isi mepere bụ ebe ahịa mepere maka ETH na akara ndị ọzọ. Ha na-ejikọ ndị na-azụ ahịa na ndị na-ere ahịa kpọmkwem.

Kama iji onye nke atọ tụkwasịrị obi iji chekwaa ego na azụmahịa ahụ, ha na-eji koodu. A ga-ebufe ETH nke onye na-ere ere naanị mgbe akwadoro okwu kwụ ụgwọ. A maara ụdị koodu a dị ka smart contract. Ọzọ na smart contracts

Nke a pụtara na enwere mmachi ala obodo dị ole na ole karịa na usoro ndị ọzọ etinyere n'etiti. Ọ bụrụ na mmadụ na-ere ihe ị chọrọ ma na-anabata usoro ịkwụ ụgwọ ị nwere ike inye, ị dị mma ịga. DEX nwere ike hapụ gị ka ijiri akara ndị ọzọ zụta ETH, PayPal ma ọbụna nnyefe ego n'onwe gị.

Ị ga-achọ obere akpa ịga eji jiri DEX.

Nweta obere akpa
Note: many dexes use wrapped ether (WETH) to function. Learn more about wrapped ether.

Jiri crypto ndị ọzọ zuta

Gbanwee akara gị maka ETH ndị ọzọ. Na otu aka ahu.

DEX ndị a abụghị maka ndị mbido ka ị ga achọ ụfọdụ ETH iji jiri ha.

Ichekwa ETH gị

Ederede obodo na nchekwa

Ọchịchị ma ọ bụ ụlọ ọrụ ọ bụla anaghị achị Ethereum na ETH - ọtụtụ mmadụ na eduzi ya. Nke a pụtara na ETH dị mmepe maka onye ọ bụla iji mee ihe.

Mana nke a pụtakwara na ịkwesịrị iji nchekwa nke ego gị kpọrọ ihe. Site na ETH, ị naghị atụkwasị ụlọ akụ obi na-nchekwa ego gị, ị na-atụkwasị onwe gị obi.

Chebe ETH gị na obere akpa

Ọ bụrụ na ị na-acho ịzụta ọtụtụ ETH ị nwere ike ịchọ idowe ya na obere akpa ị na-echekwa, ọ bụrọ mgbanwe. Ọ bụ maka na mgbanwe nwere ike bụrụ ebe ndị aghụghọ. Ọ bụrụ na onye aghụghọ nweta ohere, ego gị nwere ike ịfụ. N'aka nke ọzọ, naanị gị nwere njikwa nke obere akpa gị.

Lelee obere akpa

Adreesị ETH gị

Mgbe ibudatara obere akpa ọ ga-emepụta adreesị ETH ọha maka gị. Nke a bụ otu ofu dị:

0x0125e2478d69eXaMpLe81766fef5c120d30fb53f

Ọmụmaatụ: Eṅomila

Chee echiche banyere nke a dị ka adreesị imeelu gị, mana kama izipu ozi ọ nwere ike ịnweta ETH. Ọ bụrụ na ịchọrọ ịnyefe ETH site na mgbanwe na obere akpa gị, jiri adreesị gị dị ka ebe ọ ga-aga. Jide n'aka na ị ga-enyocha ugboro abụọ tupu izipu ya!

Soro ntuziaka obere akpa

Ọ bụrụ na ị tụfuo ohere iji obere akpa gị, ị ga-atụfu ohere ịnweta ego gị. Akpa ego intaneti gị kwesịrị inye gị ntụziaka maka nchekwa nke a. Jide n'aka na ị na-eso ha nke ọma - n'ọtụtụ ọnọdụ, ọ dịghị onye nwere ike inyere gị aka na ị tufuo kwụsịrị ịnweta obere akpa intaneti gị.

Ibe a ọ nyere aka?