Ntuziaka nke Ethereum
Ị chọrọ ịmalite njem Ethereum gị? Ntuziaka anyị bara uru na-egosi gị nzọụkwụ n'usoro e ji amalite, ma mekwaa ka ọ dịkwuo mfe ịnyagharị teknụzụ ọhụrụ a.
Na-amalite
Etu esi 'emepe' akaụntụ Ethereum - Onye ọbụla nwekwara ike ịmepụta akpa ego ịntaneị n'efu. Ntuziaka a ga-egosi gị ebe ị ga-amalite.
Etu esi eji wọlet eme ihe - Okwu mmalite maka ihe banyere akpa ego ịntanet nakwa etu e si eji ha.
Ntọala nke nchekwa
Etu ị ga-esi wepu ikike nkwekọrịta n'ego crypto gị - Ọ bụrụ na ị hụ azụmahịa i bidoghị na mberede na akpa ego ịntanetị gị, ntuziaka a ga-akụziri gị e tu esi egbochi nke ahụ ime ọzọ.
Etu e si amata akara ojoro - Kedu ihe bụ akara ojoro, kedu ka ha si eme onwe ha ka ọ dị ka bụ nke ziri ezi, yana etu e si amata ha iji chedoo onwe gị ma zeere ojoro.
Iji Ethereum
Etu e si ejikọta akara ngosi ka ọ bụrụ ebe nhazi 2 - Azụmahịa Ethereum ọ dị oke ọnụ? Tụlee ịga n'usoro mbawaanye ikike Ethereum nke a na-akpọ ebe nhazi 2s.
Etu e si agbanwe akara ngosi - Ị chọrọ iji tokin ọzọ gbanwee tokin gị? Ntuziaka a dị mfe ga-egosi gị etu e si eme nke ahụ.