Ngwa ahụ kwụụrụ onwe ya
Ngwaọrụ na ọrụ nke Ethereum kwadoro
Dapps bụ ngwa ngagharị na-eto eto nke na-eji Ethereum na-mebie ụdị azụmaahịa maọbụ na-emepụta nke ọhụrụ.
Bido oru
Iji nwalee dapp, ị ga-enwe akpa ego ịntanetị na ETH. Akpa ego ịntanetị ga-eme ka i jikọọ, maọbụ banye. I kwesikwara inwe ETH iji kwụọ ụgwọ azụmahịa ọbụla.
Beginner friendly
A few dapps that are good for beginners. Explore more dapps below.
Uniswap
Gbanwee tokin gi n'egbughị oge. Otu kach nwee mmasị nke na-enye ohere ijiri ndị menyi nọ na netwọk ebe niile ree tokin.
OpenSea
Zụrụ, ree, chọpụta ma zụọ ngwa ahịa nwere oke.
Gods Unchained
Kaadị azụmahịa egwuregwu nwere usoro. Nweta kaadị site n'itinye na i nwere ike ire n'ezie.
Ethereum Name Service
Aha dị mfe ojiji maka adreesị na saịtị anaghị achịkwa.
Mee njem nchọpụta maka dapps
A ka ji ọtụtụ dapp ama atu, na-enyocha ma netwọk ya o nwere ike ịrụ n'onwe ya. Mana e nwere ọtụtụ ihe gara nke ọma na teknụzụ mbido ya, ego, egwuregwu nakwa ụdị ihe ndị a na-ere ere.
Họrọ ebe ị kwụ
Ego na-enweghị onye na-achịkwa ya nọ n'isi
E nwere ọtụtụ ngwa na-eleba anya n'iji cryptocurrencies rụpụta ọrụ ego. Ha na-enye ìhè dị ka ịgbazinye ego, ibinye ego, irita eog ọmụrụnwa, nakwa ịkwụ ụgwọ onwe - enweghị data nkeonwe a chọrọ.
Hụ na ị na-e me nnyocha nke gị mgbe niile
Ethereum bụ teknụzụ ọhụrụ na ọtụtụ ngwa dị ọhụrụ. Tupu itinye ego ọbụla buru ibu, jide n'aka na ị ghọtara ọghọm dị na ya.Ịgbanye ego na ịgbazinye ego
- GaaAaveGbazinye tokin gị ka i nweta ọmụrụnwa ma werekwa ya mgbe ọbụla.
- GaaCompoundGbazinye tokin gị ka i nweta ọmụrụnwa ma werekwa ya mgbe ọbụla.
- GaaSummer.fiTrade, borrow, and save with Dai, an Ethereum stablecoin.
- GaaPWNMbinye ego dị mfe nke tokin ọbụla maọbụ NFT n'Ethereum.
- GaaYearnEgo Yen bụ ihe nchịkọta e ritara. Na-enye ndị mmadụ, DAO na usoro iwu ndị ọzọ n'ụzọ iji tinye akụ dijitalụ wee nweta ọmụrụnwa.
- GaaConvexConvex na-eme ka ndị na-eweta ngwa Curve Liquid rita ụgwọ azụmaahịa wee guzoro na CRV a kwalitere na-emechighị CRV ha.
Mgbanwe akpa ego kripto
- GaaUniswapGbanwee kokin maọbụ weta tokin maka pasenti nkwụghachi ụgwọ.
- GaaLoopringEbe azụmahịa ọgbọ na ọgbọ a rụrụ ka ọ na-aga ngwa ngwa.
- GaaBalancerBalansa bụ nke na-eji aka ya hazie onwe ya na ebe nhiwe azụmahịa kripto.
- GaaCurveCurve is a dex focused on stablecoins
- GaaDODODODO is a on-chain liquidity provider, which leverages the Proactive Market Maker algorithm (PMM)
Bridges
- GaaRubicCross-Chain tech aggregator for users and dApps.
Ntinye ego ga na-eweta ọmụrụnwa
- GaaPoolTogetherLọtrị ị gaghị atụfu. Ihe nrite kwa izu.
- GaaIndex CoopEgo ntinye kripto nke na-eweputa pọtụfoliyo gị na DeFi a ma ama.
- GaaYearnEgo Yen bụ ihe nchịkọta e ritara. Na-enye ndị mmadụ, DAO na usoro iwu ndị ọzọ n'ụzọ iji tinye akụ dijitalụ wee nweta ọmụrụnwa.
- GaaConvexConvex na-eme ka ndị na-eweta ngwa Curve Liquid rita ụgwọ azụmaahịa wee guzoro na CRV a kwalitere na-emechighị CRV ha.
Akpa ego
- GaaZapperSochie pọtụfoliyo gị wee jiri ụdị ngwaahịa DeFi sitere n'otu njikọ.
- GaaZerionJikwaa pọtụfoliyo gị ma nyochaa ngwaahịa DeFi ọbụla n'ahịa.
- GaaRotkiMepee ebe nsochi pọtụfoliyo, Pọtụfoliyo mepere emepe, nnyocha, ndekọ na ngwaọrụ ndekọ ụtụ nke na-akpahapụrụ ihe nzuzo gị anya.
- GaaKrystalNhiwe na-enye ndị ahịa ihe ha chọrọ n'otu oge iji nweta ikike na ọrụ DeFi kacha masị gị.
Ntụkọta ego
- GaaGitcoin GrantsIji nnakọta ego ehiwere ọfụma nakọta ego maka ọrụ otu Ethereum
Derivatives
- GaaSynthetixSintetiks bụ usoro e ji enye ma na-ere ngwaahịa sintetiks
Want to browse more apps?
Anwansi n'azụ ego nke na-enweghị onye isi nduzi
Kedu ihe ahụ dị n'Ethereum nke na-enye ohere ka ngwa ego na-aga nke ọma?
Mmepee ikike
Ọrụ ego n'Ethereum enweghị ihe ndebanye aha a chọrọ. Ọ bụrụ na i nwere ego ma nwee njikọ ịntanetị, i nwere ike isonye.
Akụ na ụba token ọhụrụ
E nwere ọtụtụ tokin i nwere ike ịga na ya n'akụrụngwa ego ndị a. Ndị mmadụ na-arụ tokin ọhụrụ n'Ethereum mgbe ọbụla.
Crptocurrency ana etinye na udi aku ndi ozo
Otu dị iche iche rụpụtala stebụlkọịn - cryptocurrency na-adịghị agbanwe agbanwe. Ndị a na-enye gị ohere ịnwale nakwa iji crypto na-enweghị ihe ize ndụ e jighị n'aka.
Ọrụ ego e jikọrọ ọnụ
Ego ngwaahịa na nhiwe Ethereum bụ mọdụla. ma so kwara ndị ọzọ daba. Nhazi ọhụrụ nke modul ndị a na-ewu ahịa mgbe niile, na-abawanye ihe i nwere ike iji crypto gị mee.
Ihe ndị na-eme ka dapps bụrụ ọpụrụiche
Dapps nwere ike ịdị ka ngwa ndị ọzọ. Mana n'azie, ha nwere ụfọdụ akụrụngwa pụrụ iche n'ihi na ha na-enweta ikike Ethereum niile. Nke a bụ ihe na-eme ka dapps dị iche na ngwa ndị ọzọ.
Kedu ihe na-eme ka Ethereum bụrụ ọpụrụiche?Enweghị ndị nwe ya
Ozugbo e zigara ya n'Ethereum, e nweghị ike iwepu koodu dapp. Ma onye ọbụla nwere ike iji akụrụngwa dapp ahụ. Ọ bụrụgodị na otu na-ahụ maka dapp ahụ etisaa, ị ka nwekwara ike ị na-eji ya eme ihe. Ozugbo ọ dị n'Ethereum, ọ ga-anogide ebe ahụ.
Enweghị mmachi
Ịkwụ ụgwọ arụnyere
Nkwụnye ma kpọọ
Otu nbanye na-anweghị aha
Nke kriptografi kwadiro
Enweghị oge ọdịda
Etu dapps si arụ ọrụ
Dapps nwere koodu dị n'ime (ngwa kọmputa) na-arụ ọrụ na netwọk enweghị onye isi nduzi ma ọ bụghị nke nwere onye isi nduzi. Ha na-eji blọkchen Ethereum ahụ maka nchebe data yana ngwa kọmputa maka ngwa ljik ha.
Ngwa kọmputa dị ka usoro iwu nke dị na chen ka mmadụ niile hụ ma gbasoro usoro iwu ndị ahụ. Were ya na ọ bụ igwe na-ere ahịa: ọ bụrụ na i nye ya ego zuru oke yana nhọrọ ziri ezi, ị ga-enweta ihe ị chọrọ. Ma dị ka igwe na-ere ahịa, ngwa kọmputa nwere ike ijide ego dị ka akaụntụ Ethereum gị. Nke a na-enye ohere ka koodù nwee nkwekọrịta a mee azụmahịa.
Ozugbo e tinyere dapps na netwọk Ethereum, i nweghị ike ịgbanwe ha. E nwere ike ime ka dapps ghara inwe onye isi nduzi n'ihi na a na-achịkwa ya site n'echiche e dere na nkwekọrịta, ọ bụghị nkeonwe maọbụ ụlọ ọrụ.