Mafee na isi ọdịnaya

Ebe mmụta

Mụta maka Ethereum

Ntuziaka mmụta gị n'ihe metụtara Ethereum. Mụtakwa ka Ethereum si arụ ọrụ nakwa etu e si ejikọ ya n'ịntanetị. Peeji a gụnyere ederede maka ihe i kwesiri ịmụ nakwa nke i kwesiri ịma, ntuziaka, na akụrụngwa.

Gini bu Ethereum?

Ego crypto, dị ka Bitcoin, na-enyere onye ọbụla aka iziga ego na mba ụwa niile. Ethereum na-emekwa, mana o nwekwara ike iji koodu na-enyere ndị mmadụ aka imepụta ngwa na otu. Ọ na-agbanwe agbanwe ma e nwekwaa ike mee ya ka ọ dị na mbụ: e nwere ike jiri igwe kọmputa ọbụla rụọ ọrụ n'Ethereum. Mụtakwuo ihe ndị ọzọ ma chọpụta etu e si amalite:

Gini bu Ethereum?

Ị bụrụ onye ọhụrụ, malite ebe a ka ị mata ihe kpatara Ethereum ji dị mkpa.

Ihe ngosi nke onye na ele anya n'ahịa, pụtara nnọchi anya Ethereum.
Gini bu Ethereum?

Kedu ihe bụ ETH?

Ether (ETH) bụ ego nke na-akwado netwọk na ngwa Ethereum.

Kedu ihe bụ ETH?

Gịnị bụ Web3?

Web3 bụ usoro maka ịntanetị na-eji inwe akụ na njirirmara gị kpọrọ ihe.

Gịnị bụ Web3?

Ihe ndị ọzọ na ntọala nke Ethereum

Kedu ka m ga-esi eji Ethereum?

Iji Ethereum nwere ike ịpụta ọtụtụ ihe nyere ọtụtụ mmadụ. O nwere ike bụrụ na ị chọrọ ịbanye na ngwa, gosipụta njirimara ịntanetị gị, maọbụ bufee ụfọdụ ETH. Ihe mbụ ị ga-achọ bụ akaụntụ. Ụzọ kachasị mfe iji mepụta na nweta akaụntụ bụ iji ngwanrọ a na-akpọ akpọ akpa ego ịntanetị.

Kedu ihe bụ wọlet?

Dijitalụ akpa ego ịntanetị bụ ezigbo wọlet; ha na-echekwa ihe ị chọrọ iji gosi njirimara gị wee nweta ebe ndị i ji kpọrọ ihe.

Nkọwapụta maka rọbọt.
Kedu ihe bụ wọlet?

Chọta obere akpa

Chọgharịa akpa ego ịntanetị dabere n'ihe ndị dị gị mkpa.

Ndepụta akpa ego ịntanetị

Ntọala nke nchekwa

Mụta ka e si amata aghụghọ na etu e si ezere aghụghọ ndị a na-ahụkarị.

Nwee nchekwa

Ihe ndị ị ga-atụle mgbe ị na-eji Ethereum eme ihe

  • Azụmahịa Ethereum ọbụla chọrọ ego n'ụdị ETH, ọbụlagodi na ị chọrọ iwega tokin dị iche iche sitere n'Ethereum dị ka stebụlkọịn USDC maọbụ DAI.
  • Ụgwọ nwere ike ịdị elu dabere n'ọnụ ọgụgụ ndị na-achọ iji Ethereum, ya mere anyị na-akwado iji Ebe mmezi 2s.

Ihe ndị ọzọ n'iji Ethereum

Kedu ihe a na-eji Ethereum eme?

Ethereum emeela ka imepụta ngwaahịa na ọrụ ọhụrụ nke nwere ike imezi akụkụ dị iche iche nke ndụ anyị. Anyị ka nọ na mmalite mana e nwere ọtụtụ ihe ị ga-enwe mmasị na ya.

Ego n'enweghi nchikwa (DeFi)

Chọgharịa sistemụ ego ọzọ nke e wuru na-enweghị ụlọ akụ nke onye ọbụla nwere ike irita erere na ya.

What is DeFi?

Crptocurrency na anochite anya ego ndi ozo

Ego Crypto tụkwasịrị n'ọnụahịa ego, ngwa ahịa, maọbụ ngwa ego ọzọ.

Kedu ihe bụ stebụlkọịn?

Non-fungible tokin (NFTs)

Na-anọchi anya ikike inwe ihe pụrụ iche, site na nka ruo na deeds rukwaa akwụkwọ ịkwụ ụgwọ.

Kedu ihe bụ NFTs?

Otu zoro ezo n'enweghi otu onye nchikwa (DAOs)

Kwadoo ụzọ ọhụrụ iji hazie ọrụ na-enweghị onye isi.

Kedụ ihe bụ DAOs?

Ngwa komputa na aru oru na sistemu komputa (dapps)

Mepụta akụ na ụba dijitalụ nke ọrụ ndị ọgbọ na ọgbọ.

Mee njem nchọpụta maka dapps

Okwu ojiji na-apụta

E nwekwara ụlọ ọrụ ndị ọzọ a ma ama e ji Ethereum mepụta maọbụ kwalite:

Mee netwọk Ethereum ka o sie ike

I nwere ike inye aka chekwaa Ethereum ma nweta ụgwọ ọrụ n'otu oge site n'itinye ETH gị. E nwere nhọrọ dị iche iche maka itinye nke dabere n'ihe ihe i kwesiri ịma nakwa ETH ego ole i nwere.

Ntinye ego Ethereum

Mụta ka esi amalite itinye ETH gị.

Malite itinye ego

Run a node

Rụọ ọrụ dị oke mkpa na netwọk Ethereum site n'ijikwa igwe computa gị na bitcoin.

Run a node

Mụta maka usoro Ethereum

Maka ndị ojiji nwere mmasị n'ihe e kwesiri ịmụ na netwọk Ethereum.

Ike o were iji rụọ ọrụ

Ike ole ka Ethereum na-eji?

Ethereum ọ na-acha akwụkwọ ndụ akwụkwọ ndụ?

Mapụ nke ụzọ Ethereum

Maapụ ụzọ Ethereum na-eme ka ọ dịkwuo mfe, nwee nchekwa, ma dịgidekwa.

Chọgharịa maapụ ụzọ ahụ

Edemede-ntuala Ethereum

Atụmatụ mbụ Ethereum nke Vitalik Buterin dere na 2014.

Gụọ akwụkwọ ọcha

Ihe ndị ọzọ n'usoro Ethereum

Mụtakwa maka otu Ethereum

Ọganihu nke Ethereum bụ ekele nyere ịgba mbọ pụrụ iche nke ndị otu ya. Ọtụtụ puku mmadụ nwere mmasị na mmụọ mkpali na-enye aka ịkwalite atụmatụ Ethereum, ma na-enyekwa nchedo na netwọk site n'itinye na ọchịchị. Bịa sonyere anyị!

Ebe etiti obodo

Otu anyị gụnyere ndị nke si n'okirikiri niile.

Ihe ngosi nke otu ndị na-ewu ụlọ na-arụkọ ọrụ ọnụ.
Chọgharịa ọzọ

How can I get involved?

A na-anabata gị (ee, gị!) n'iso nye aka n'otu Ethereum.

How can I get involved?

Ogbe ndị dị n'ịntanetị

Ndị otu ịntanetị na-enye ohere dị ukwuu ịjụ ajụjụ ndị ọzọ a kọwapụtara maọbụ sonye.

Chọọ ndi otu

Akwụkwọ na pọdkastị

Akwụkwọ maka Ethereum

Pọdkastị maka Ethereum

Ibe a ọ nyere aka?