Mafee na isi ọdịnaya
Ihe atụ nke obodo ọdịnihu, na-anọchite anya akụkụ nile mejụpụtara Ethereum.

Nnọọ na Ethereum

Ndi kachasi mma maka ngwa echeputara ohuru na netwọkụ blockchain

Jiri ikpe

Ụzọ ọhụrụ isi jiri Internet mee ihe

Crypto enweghị mgbanwe

Stablecoins bụ akwukeo ego na-ejigide uru kwụsiri ike. Ọnụ ahịa ha dabara na dollar nke US ma ọ bụ akụ ndị ọzọ na akwụ ọtọ.

Mutakwuo

Usoro ego kacha mma

Ọtụtụ ijeri mmadu enweghị ike imepe akaụntụ ụlọ akụ ma ọ bụ jiri ego ha mee ihe. Usoro ego Ethereum na-emeghe mgbe niile na enweghị ikpa oke.

Lelee DeFi

Netwọk nke netwọk

Ethereum bụ isi maka imepụta ihe ọhụrụ na blockchain. A na-arụ ọrụ kacha mma na Ethereum.

Nyochaa ihe nrite

Ngwa ndi echeputara ọhụrụ

Ngwa Ethereum na-arụ ọrụ na-ereghị data banyere gị. Chebe nzuzo gị.

Chọgharịa na ngwa

Ịntanetị nke akụrụngwa

Enwere ike ime ka, asambodo ma ọ bụ ọbụna ala na ụlọ buru ego. Ihe ọ bụla nwere ike ịbụ ego maka azụmaahịa. Ọhaneze nwere ike na ịnwapụta ya.

Ihe ndị ọzọ na NFT

Ihe omume

Gburugburu ebe obibi kachasị ike

Ọrụ sitere na netwọkụ Ethereum niile

$141.8G
Uru ekpochiri na DeFi
$119.2G
Uru na-echebe Ethereum
$0.23
Nkezi ọnụ ahịa azụmaahịa
17.61M
Azụmahịa n'ime awa 24 gara aga
Mụta

Ghọta Ethereum

Crypto nwere ike ịdị oke egwu. Echegbula onwe gị, emebere ihe ndị a iji nyere gị aka ịghọta Ethereum n'ime nkeji ole na ole.

Values

Ịntanetị na-agbanwe

Sonye mgbanwe dijitalụ

Ihe nketa

Ethereum

Ndi Nruputa

Obodo onye na-ewu ihe kachasị ukwuu na Blockchain

Ethereum bụ ulo ebe obibi na gburugburu ebe obibi Web3 kachasị na onye nrụpụta kacha ewu ewu na gburugburu ebe obibi. Jiri asusu koputa JavaScript na Python, ma ọ bụ mụta asụsụ nkwekọrịta mara mma dị ka Solidity ma ọ bụ Vyper iji dee ngwa nke gị.

Ihe imatụ koodu

Obodo Ethereum.org

Ndị obodo wuru

Ebe nrụọrụ weebụ ethereum.org bụ nke ọtụtụ narị ndị ntụgharị asusu, ndị na-edepụta koodu, ndị na-emepụta ihe, ndị na-ede akwụkwọ, na ndị otu obodo nwere ịnụ ọkụ n'obi na eji ma n'edozi kwa ọnwa.

Bịa jụọ ajụjụ, jikọọ na ndị mmadụ gburugburu ụwa wee tinye aka na webụsaịtị. Ị ga-enweta ahụmahụ bara uru dị mkpa ma bụrụ onye nduzi n'oge usoro ahụ!

Obodo Ethereum.org bụ ebe kachasị mma ịmalite na ịmụta.

Edemede nndi di so nso a

Blọọgụ kacha ọhụrụ na mmelite sitere na obodo

Ihe omume

Obodo ethereum na-akwado mmemme gburugburu ụwa niine, ogologo afọ niine