Mafee na isi ọdịnaya

Dapps - Ngwa komputa na aru oru na sistemu komputa

Ngwaọrụ na ọrụ nke Ethereum kwadoro

Dapps bụ ngwa ngagharị na-eto eto nke na-eji Ethereum na-mebie ụdị azụmaahịa maọbụ na-emepụta nke ọhụrụ.

  • Mee njem nchọpụta maka dapps
  • Kedu ihe bụ dapp?
Ihe ngosi doge n'iji kòmpụtà

Bido

Iji nwalee dapp, ị ga-enwe akpa ego ịntanetị na ETH. Akpa ego ịntanetị ga-eme ka i jikọọ, maọbụ banye. I kwesikwara inwe ETH iji kwụọ ụgwọ azụmahịa ọbụla.

1. Nweta ụfọdụ ETH

Ihe a na-eme na dapp na-ewe ego azụmahịa

2. Hazie akpa ego ịntanetị

Akpa ego intaneti bụ "nbanye" gị maka dapp

3. Njikere?

Họrọ dapp iji nwalee

Beginner friendly

A few dapps that are good for beginners. Explore more dapps below.

Akara ngosi Uniswap

Uniswap

Gbanwee tokin gi n'egbughị oge. Otu kach nwee mmasị nke na-enye ohere ijiri ndị menyi nọ na netwọk ebe niile ree tokin.

finance
Open Uniswap(opens in a new tab)
Akara ngosi OpenSea

OpenSea

Zụrụ, ree, chọpụta ma zụọ ngwa ahịa nwere oke.

collectibles
Open OpenSea(opens in a new tab)
Akara ngosi Kaadị Azụmahịa Dijitalụ

Gods Unchained

Kaadị azụmahịa egwuregwu nwere usoro. Nweta kaadị site n'itinye na i nwere ike ire n'ezie.

gaming
Open Gods Unchained(opens in a new tab)
Akara Aha Ọrụ Ethereum

Ethereum Name Service

Aha dị mfe ojiji maka adreesị na saịtị anaghị achịkwa.

social
Open Ethereum Name Service(opens in a new tab)

Mee njem nchọpụta maka dapps

A ka ji ọtụtụ dapp ama atu, na-enyocha ma netwọk ya o nwere ike ịrụ n'onwe ya. Mana e nwere ọtụtụ ihe gara nke ọma na teknụzụ mbido ya, ego, egwuregwu nakwa ụdị ihe ndị a na-ere ere.

Họrọ ebe ị kwụ

Ego na-enweghị onye na-achịkwa ya nọ n'isi

E nwere ọtụtụ ngwa na-eleba anya n'iji cryptocurrencies rụpụta ọrụ ego. Ha na-enye ìhè dị ka ịgbazinye ego, ibinye ego, irita eog ọmụrụnwa, nakwa ịkwụ ụgwọ onwe - enweghị data nkeonwe a chọrọ.

Hụ na ị na-e me nnyocha nke gị mgbe niile

Ethereum bụ teknụzụ ọhụrụ na ọtụtụ ngwa dị ọhụrụ. Tupu itinye ego ọbụla buru ibu, jide n'aka na ị ghọtara ọghọm dị na ya.

Ịgbanye ego na ịgbazinye ego

  • Akara ngosi aave
    Aave
    Gbazinye tokin gị ka i nweta ọmụrụnwa ma werekwa ya mgbe ọbụla.
    Gaato Aave website(opens in a new tab)
  • Akara izugbe
    Compound
    Gbazinye tokin gị ka i nweta ọmụrụnwa ma werekwa ya mgbe ọbụla.
    Gaato Compound website(opens in a new tab)
  • Summer.fi logo
    Summer.fi
    Trade, borrow, and save with Dai, an Ethereum stablecoin.
    Gaato Summer.fi website(opens in a new tab)
  • Akara ngosi PWN
    PWN
    Mbinye ego dị mfe nke tokin ọbụla maọbụ NFT n'Ethereum.
    Gaato PWN website(opens in a new tab)
  • Akara ngosi Yen
    Yearn
    Ego Yen bụ ihe nchịkọta e ritara. Na-enye ndị mmadụ, DAO na usoro iwu ndị ọzọ n'ụzọ iji tinye akụ dijitalụ wee nweta ọmụrụnwa.
    Gaato Yearn website(opens in a new tab)
  • Akara ngosi Convex
    Convex
    Convex na-eme ka ndị na-eweta ngwa Curve Liquid rita ụgwọ azụmaahịa wee guzoro na CRV a kwalitere na-emechighị CRV ha.
    Gaato Convex website(opens in a new tab)

Mgbanwe akpa ego kripto

Demand aggregators

Bridges

Ntinye ego ga na-eweta ọmụrụnwa

Akpa ego

Mkpuchi

Ikwu ụgwọ

Ntụkọta ego

Derivatives

Liquid staking

Ahịa na amụma ahịa


Anwansi n'azụ ego nke na-enweghị onye isi nduzi

Kedu ihe ahụ dị n'Ethereum nke na-enye ohere ka ngwa ego na-aga nke ọma?

Mmepee ikike

Ọrụ ego n'Ethereum enweghị ihe ndebanye aha a chọrọ. Ọ bụrụ na i nwere ego ma nwee njikọ ịntanetị, i nwere ike isonye.

Akụ na ụba token ọhụrụ

E nwere ọtụtụ tokin i nwere ike ịga na ya n'akụrụngwa ego ndị a. Ndị mmadụ na-arụ tokin ọhụrụ n'Ethereum mgbe ọbụla.

Crptocurrency ana etinye na udi aku ndi ozo

Otu dị iche iche rụpụtala stebụlkọịn - cryptocurrency na-adịghị agbanwe agbanwe. Ndị a na-enye gị ohere ịnwale nakwa iji crypto na-enweghị ihe ize ndụ e jighị n'aka.

Ọrụ ego e jikọrọ ọnụ

Ego ngwaahịa na nhiwe Ethereum bụ mọdụla. ma so kwara ndị ọzọ daba. Nhazi ọhụrụ nke modul ndị a na-ewu ahịa mgbe niile, na-abawanye ihe i nwere ike iji crypto gị mee.

Ime nkọwa maka ndị majik

Ihe ndị na-eme ka dapps bụrụ ọpụrụiche

Dapps nwere ike ịdị ka ngwa ndị ọzọ. Mana n'azie, ha nwere ụfọdụ akụrụngwa pụrụ iche n'ihi na ha na-enweta ikike Ethereum niile. Nke a bụ ihe na-eme ka dapps dị iche na ngwa ndị ọzọ.

Kedu ihe na-eme ka Ethereum bụrụ ọpụrụiche?

Enweghị ndị nwe ya

Ozugbo e zigara ya n'Ethereum, e nweghị ike iwepu koodu dapp. Ma onye ọbụla nwere ike iji akụrụngwa dapp ahụ. Ọ bụrụgodị na otu na-ahụ maka dapp ahụ etisaa, ị ka nwekwara ike ị na-eji ya eme ihe. Ozugbo ọ dị n'Ethereum, ọ ga-anogide ebe ahụ.

Enweghị mmachi

Ịkwụ ụgwọ arụnyere

Nkwụnye ma kpọọ

Otu nbanye na-anweghị aha

Nke kriptografi kwadiro

Enweghị oge ọdịda

Etu dapps si arụ ọrụ

Dapps nwere koodu dị n'ime (ngwa kọmputa) na-arụ ọrụ na netwọk enweghị onye isi nduzi ma ọ bụghị nke nwere onye isi nduzi. Ha na-eji blọkchen Ethereum ahụ maka nchebe data yana ngwa kọmputa maka ngwa ljik ha.

Ngwa kọmputa dị ka usoro iwu nke dị na chen ka mmadụ niile hụ ma gbasoro usoro iwu ndị ahụ. Were ya na ọ bụ igwe na-ere ahịa: ọ bụrụ na i nye ya ego zuru oke yana nhọrọ ziri ezi, ị ga-enweta ihe ị chọrọ. Ma dị ka igwe na-ere ahịa, ngwa kọmputa nwere ike ijide ego dị ka akaụntụ Ethereum gị. Nke a na-enye ohere ka koodù nwee nkwekọrịta a mee azụmahịa.

Ozugbo e tinyere dapps na netwọk Ethereum, i nweghị ike ịgbanwe ha. E nwere ike ime ka dapps ghara inwe onye isi nduzi n'ihi na a na-achịkwa ya site n'echiche e dere na nkwekọrịta, ọ bụghị nkeonwe maọbụ ụlọ ọrụ.

Ibe a ọ nyere aka?